Song

Chinédum

UniqueAfrobeat20244:07

Lyrics

Song Title – chinédum by Bro Unique Chorus (2 Times) Ogada gidi gidi gidi Ezi nna dube anyi ooo Ogada gidi gidi gidi Dube anyi ooo Verse 1 Listen make i telli you About the chi né dum ooo O bu obianuko Maka n'obiara mgbe o di uko O wetere anyi nri nke ndu We si anyi di ndu Na o ya ka Chukwu zitere O we si Riwe ya na o ga-enye gi ike Riwe ya na o ga-agwo gi oria Riwe ya na o ga-enye gi Ogologo ndu na aru isike Riwe ya na o ga-akwara akwa oma Uwe Eligwe I ga-adi ndu I ga bu onyiri onwu (2 Times) Chorus (2 Times) Ogada gidi gidi gidi Ezi nna dube anyi ooo Ogada gidi gidi gidi Dube anyi ooo Verse 2 Sobe ya o ga edulugi luo n'ala oma Onye uwa oma Ebe o na eje kam n'eje ooo Anyi n'eje ooo Chukwu ndi Amuma anyi n'ekele gi ooo Ekele ooo Na izitere anyi onye nzoputa anyi ooo Ekele ooo So be ya o ga edulugi luo n'ala oma Onye uwa oma Ebe o na eje kam n'eje ooo Anyi n'eje ooo Chukwu ndi Amuma anyi n'ekele gi ooo Ekele ooo Na izitere anyi Elijah Judeyah Ekele ooo Chorus (2 Times) Ogada gidi gidi gidi Ezi nna dube anyi ooo Ogada gidi gidi gidi Dube anyi ooo Chi ne dum ooo Elijah Jude ne dum ooo Onye m'uzo ya ne dum ooo Odu ndi ije ya ne dum ooo (4 Times) Elijah, Odu ndi ije (x8)

Comments

Log in to join the conversation.

No comments yet — be the first to say something.