Original lyrics

[Verse 1] Onye si na Father Adam abughi Eze... ( ofugo) {He that says Father Adam is not King... is lost} Father Adam bu Nwa Chukwu muru amu, Nwachinemelu Ah ah ah eh Onye o na ewe ya webe ya na okunitego Ah ah ah eh Anyi o n'aso ka anyi nuliba na okunitego [Chorus] Anyi nwere ogalanya Nwa gburu agu nwa Anyi nwere odogwu Odogwu Afu nwa elotanna Chukwu muru agu nwa Father Adam moo I bu dike [Chorus] Anyi nwere ogalanya Nwa gburu agu nwa Anyi nwere odogwu Odogwu Afu nwa elotanna Chukwu muru agu nwa Father Adam moo I bu dike [Verse 2] Gwam Gwam Gwam Gwanum Nwoke nkwete iyi akwa afufu buru obe Maka umu ya ooo Gwanum ofu nwoke n'enweghi nne na onweghi afo nwaanyi muru ya ooo Gaa gaa n'ogwu nnam oma ooo(Nwachukwu) Odogwu akataka dim oma ooo(Nwachukwu) Ugwo I kwuru Maka umu gi ooo Oh papa i love you ooo Gaa gaa n'ogwu nnam oma ooo(Nwachukwu) Odogwu akataka dim oma ooo(Nwachukwu) Ugwo I kwuru Maka umu gi ooo Oh papa i love you ooo [Chorus] Anyi nwere ogalanya Nwa gburu agu nwa Anyi nwere odogwu Odogwu Afu nwa elotanna Chukwu muru agu nwa Father Adam moo I bu dike [Chorus] Anyi nwere ogalanya Nwa gburu agu nwa Anyi nwere odogwu Odogwu Afu nwa elotanna Chukwu muru agu nwa Father Adam moo I bu dike [Verse 2] Gwam Gwam Gwam Gwanum onye nkwete iyi akwa afufu buru obe Maka umu ya ooo Gwanum ofu nwoke nenweghi nne na onweghi afo nwaanyi muru ya ooo Gaa gaa n'ogwu nnam oma ooo(Nwachukwu) Odogwu akataka dim oma ooo(Nwachukwu) Ugwo I kwuru Maka umu gi ooo Oh papa i love you ooo Gaa gaa n'ogwu nnam oma ooo(Nwachukwu) Odogwu akataka dim oma ooo(Nwachukwu) Ugwo I kwuru Maka umu gi ooo Oh papa i love you ooo Odikachi Osinachi Oyirichi Chi si na CHI Odikachi Osinachi Oyirichi Chi si na CHI Odikachi Osinachi Oyirichi Chi si na CHI Odikachi Osinachi Oyirichi Chi si na CHI

Translation

He that says Father Adam is not King... is lost